The Gospel, Igbo, p. 8
Ozioma, Igbo, p. 8
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Nsogbu: Chineke aghagh ita onye obula bu ibu nmehie ahuhu.
Akwukwo Nso gwara anyi si na Chineke di Nso ma buru-kwa onye ikpe ziri-ezi,O ghagh ita onye bu ibu nmehie ahuhu.
Unu ekwela ka onye obula were okwu efu rafue unu,n,ihi na o bu n,ihi ihe ndia nile ka iwe oku Chineke n,abiakwasi umu nke ekweyegh-ekweye. Ndi Efesos 5:6
N,ihi na esi n,elu-igwe kpughe iwe Chineke imegide asopugh Chineke na ajo omume nile nke madu,ndi negbochi ezi okwu n,ajo omume. Ndi Rom 1:18
CHINEKE AGHAYI IWUSA IWE OKU YA N,EBE NMEHIE DI
Ikwu oto ezi omume nke Chineke choro ka ndi n,ebu ikpe nmehie ka ezi omume Ya ga ata ahuhu(2 Tesalonaika 1:8-9,Matiu 25:46,Nkpughe 20:10)Kedu ka Kraist jiri site n, onwu Ya naputa anyi n, aka iwe oku nke Chineke ka anyi ga akowa n uzo ato.
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover