The Gospel, Igbo, p. 24

Ozioma, Igbo, p. 24

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

KWURU SIE IKE NIME OKWUKWE GI

N, oge ndi nabia n,iru.ekwensu ga amalite ibu igha gbasara okwukwe gi nime Kraist (1 Pita 5:8, Ndi Efesus 6:16, Matiu 13:3-23).

Ufodu ebum n,echiche ya bu:

1.    Ikunye mkpuru nke ekwesigh ike nakwa enwegh olile anya i ji me zunaru gi onu gi na nkwesi ike nke ndu ebigh-ebi gi.
2.    I duhe gi uzo ka i ghara n, ito eto na ima nke bu ezi okwu,nakwa
3.    Ime ka i ghara ikwuputa okwukwe gi n,Kraist n,ebe ndi ozo no.

Lee uzo i gesi kwusie ike n, ebe ebum agha ya no.

Gba mgborogwudi ike na okwukwe gi nke ga abu uzo i geji kwuru n, ihi aku nke onyeiro.

Gospel_Igbo_p_24_Satan

IHE AGHA NKE NEGBOCHI OBI BU NKE OKWUKWE

1.   Dika ozi oma bu ntu ala siri ike n, ebe onye nke Kraist no,Ekwensu gebu uzo buo agha site n,itinye ogba aghara na okwukwe nke ozi oma.  I ji kwuru chim- chim n, ime agha a nke a gebuso gi,I ga akwuru,dikwa ike n,ezi okwu nke ozi oma.I ji me nkea, kpebie i na agu akwukwo a na ubochi nile nke di n, onwa.Akwusi- kwala ya ma o gasia ubochi iri ma o bu ubochi iri na ise oburugodi n, itinyesie okwu ndia n, uburu gi!  Nke kasi nke,ekwela ka ekwensu megherie gi anya site n, igwa gi “I nwegh efe” ma o bu “inwere ihe ndi ozo kachasi nkpa.”  Nke a bu okpokpo asi nke Ekwensu.Ekwenyerela ya ma oli(Matiu 13:1-9,19-23,8:21-22:Luk 10:38-42,12:16-31,14:16-20:Ndi Efesus 5:16).

                           

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

 Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover