The Gospel, Igbo, p. 19
Ozi oma, Igbo, p. 19
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
N, iji chikota onu:
Dika nmehie ji akpa oke ebe madu na Chineke no,ma dika Jisus kwuru ugwo nmehie anyi nile n, obe,madu puru inwe ezi agbata ya na Chineke site nani na Jisus Kraist.
Jisus zara ya si: “Mu onwen bu uzo,na ezi- okwu na ndu, o digh onye obula nabiakwute Nnam ma- obugh site na Mu.” Jon 14:6
O nwere oge ikwere na oge gara aga si n a ibi otu ezi ndu ma o bu nke ozo ma o bukwa i n, eme ihe di iche-iche nke ekpukpere chi,di oke mkpa iduga gi n,elu-igwe?
❏ YEE ❏ Mbaaa!
I nokwa na atukwasi ihe ndia nile obi ka ha we zoputa gi?
❏ YEE ❏ Mbaaa!
I ghotara ihe Jisus mere n, obe maka ihi gi?
❏ YEE ❏ Mbaaa!
I puru ikowa ha site na okwu nke gi ugbua?
❏ YEE ❏ Mbaaa!
O mere la onye kowarala gi mbo site n, uzo di otua?
❏ YEE ❏ Mbaaa!
Dika i matara ya ugbua,i n, atukwasi obi ihe Jisus mere n, obe maka gi dika ihe nile zuru oke nke ga ekpochapu nmehie gi nile ma do gi anya i nye gi onodu n, elu-igwe?
❏ YEE ❏ Mbaaa!
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover