The Gospel, Igbo, p. 10

Ozioma, Igbo, p. 10

                            

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Nke 2: Nnochite, Kraist nochitere anya anyi site n, onwu Ya.

Otu Chineke geji ata ahuhu onye bu ikpe nmehie,ya mere O jiri wusa iwe oku Ya ebe Jisus no maka ihi anyi,Jisus buru anyi “ihe nnochite”A tara Ya ahuhu maka nmehie anyi ma nwuo kwa maka anyi.

Ma ya onwe –Ya bu onye amapuworo site na njehie nile nke anyi,onye azopiaworo site n,ajo omume nile nke anyi,ahuhu nmehie nke udo anyi di n,aru Ya.     
Aisaia 53:5

Ma dika oge hour nke iteghite,Jisus were oke olu tie nkpu si, . . . “Chinekem,Chinekem,O bu n,ihi gini ka irapuworo nani m?”        Matiu 27:46

Gospel_Igbo_p_10_Substitution

Chineke tara soso Okpara Ya Jisus ahuhu maka anyi.

                            

Gara aga peeji nke               Peeji na-esonụ

Cover     2     3     4     5     6     7     8     9     10     11     12     13     14     15     16     17     18     19     20     21     22     23     24     25     26     27      n’azụ cover