The Gospel, Igbo, p. 20
Ozi oma, Igbo, p. 20
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
NKWA SIRI IKE
O buru na itukwasi okwukwe gi nani n, Kraist, ma o buru na i nwuo n ,anyasi taa,i maara n,ezie n, i ga aga n, elu-igwe?
Jisus si:
N, ezie, n, ezie,asim unu, Onye nanu okwum, nke nekwere kwa Onye ziterem, o nwere ndu ebigh-ebi, o biagh kwa n,ikpe, kama o sitewo n, onwu ba na ndu. John 5:24
N, ezie, n, ezie,asim unu . . . Kedu ka okwua di site n, onu Jisus?
Onye nanu okwum . . . I nuna okwu Kraist site n, nsape akwukwo a nile?
Nnke nekwere kwa Onye ziterem . . . I kwela na Chineke zitere Jisus ka onwuo n, ihi gi?
O nwere ndu ebigh-ebi . . . O kwuru na i ga enwe ya n ubochi nabia n, iru ka o bu na i nwela ya?
O biagh kwa n, ikpe . . . Akwukwo Nso o si ‘enwere ike”ka o bu ‘o biagh”?
Kama o sitewo n, onwu ba na ndu. Kedu oge madu ga esite n, onwu ba na ndu?
Dika a kowara n,ama okwua, i gesi ana mara n,ezie n, azoputala gi?
❏ I ga amara n,ezie na azoputala gi mgbe ndu gi bidoro malite mgbawoo, nke gosiri na Chineke abatawo n, ezie na ndu gi.
❏ I ga amara , ezie na azoputala gi mgbe i bidoro mia mkpuru ezi ndu di nma.
❏ I ga amara n, ezie na azoputala gi mgbe otutu afo gasiri, gi onwe gi nakwa aga njem na ntuzi aka Kraist.
❏ I ga amara n,ezie na azoputala gi mgbe i bidoro i nu okwu Chineke ma na ekwere kwa na ha.
(Hu kwa 1st Jon 5:10-13).
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover