The Gospel, Igbo, p. 9
Ozioma, Igbo, p. 9
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Nke 1: NDOKWASI
KRAIST WERE NMEHIE ANYI TINYERE ONWE YA
Uzo mbo e jiri naputa madu bu na Jisus Kraist buru ajo omume nke uwa n, aru Ya n,elu obe.Mgbe Jisus no n, elu obe,Chineke were nmehie nke uwa(nke gara-aga,nke taa na nke n,abia-abia) bukwasi(dokwasi) ya n,aru Kraist.
Ma Jehova emewo ka ajo omume nke anyi nile dakwasi Ya [Jisus]. Aisaia 53:6
Onye ya onwe-ya,dika aja achuru buru nmehie nile anyi n,aru Ya n.elu osisi. 1 Pita 2:24
Onye ahu nke namaghi nmehie ka O mere ka o buru nmehie n, onodu anyi,ka anyi onwe anyi gho ezi omume Chineke nime Ya. 2 Ndi Korint 5:21
N, ulo ikpe ukwu nke elu-igwe, amara Jisus ikpe maka nmehie nke uwa.
Dika Chineke ga ata ahuhu bu onye bu ikpe nmehie,M,ugbu a,onye ka Chineke ga ata ahuhu?
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover