The Gospel, Igbo, p. 7
Ozioma, Igbo, p. 7
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Ozi Oma
Okwu,a akporo”Ozi oma” putara ‘Ozi oma ”n,ezie.Dika anyi agagh eji nmehie bia n,iru Chineke,Chineke zitere Jisus ka o nwuo maka nmehie anyi,ma site n,onwu bilie mkpuru ubochi ato.
Ma emem ka unu mara,umu nnam,ozi oma ahu nke m ziri unu nata-kwa-ra,…..Na Kraist nwuru n,ihi nmehie -anyi nile,dika ihe edeworo n,akwukwo nso si di,na eli-kwa-ra-ya:ma emewo-kwa-ra ka O si n,onwu bilie n,ubochi nke ato,dika ihe edeworo n,akwukwo nso si di. 1 Ndi Korint 15:1-4
Ozi oma bu na Kraist nwuru maka nmehie anyi dum ma site n, onwu bilie.
Jisus todara ikpa oke nke nmehie site n,inwu maka.
Otutu madu kwere n,ezie na Jisus sitere n,onwu bilie,Ma gini ka akwukwo Nso n.ekwu mgbe o si na Jisus nwuru ‘maka nmehie anyi”Kedu ka onwu ya jiri toda ikpa oke Chineke na madu?
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover