The Gospel, Igbo, p. 6
Ozioma, Igbo, p. 6
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Ike nke madu enwegh isi!
Otutu mgbe ka madu n,acho uzo i ji gbanaha ikpa oke ya na Chineke.O no n,eme nke a site n,baptism,ezi oru,I hu agbata obi ya n,anya,I nata oriri Nso,I banye ekpukpere -chi di iche-iche ma o bu otu di iche-iche.Ma akwukwo Nso n,akuzi si enwegh oru obula madu nmehie geme i ji kpuda ikpa oke nke nmehie nke n,ekewapu Chineke Nso na madu nmehie.
Akwukwo Nso si:
Anyi we di ka onye ruru aru,anyi nile na dika uwe emeruru emeru. Aisia 64:6
I gba mbo isachapu nmehie anyi site n,aka- oru nke onwe bu ihe n,enwegh –isi.O dika i were uwe etere ajo nmanu wee saa iru ruru inyi. Onwegh udi mbo madu nwere ike igba genwe isi i ji kpochapu nmehie ya ma kpuda ikpa oke ya na Chineke(Hu-kwa Hagai 2:12-14,Luk 18:10-14,Ndi Rom 3:20,3:27-38,4:5,Ndi Galatia 3:3:10-11,21)
⇐ ⇒
Gara aga peeji nke Peeji na-esonụ
Cover 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 15 16 17 18 19 20 21 22 23 24 25 26 27 n’azụ cover